The following text field will produce suggestions that follow it as you type.

Coles

Loading Inventory...
Àmuwo gi ọzọ n’ezie site na miri na Mọ Nsọ?

Àmuwo gi ọzọ n’ezie site na miri na Mọ Nsọ? in Vernon, BC

By None

Current price: $4.99
Buy Online

Size: Kobo eBook

Buy Online
*Product information may vary - to confirm product availability, pricing, shipping and return information please contact Coles
Isi-okwu di nkpà nke aha-akwukwọ nka bu “imu ọzọ site na Miri na Mọ Nsọ.” O nwere ihe mbu n’isi-okwu ahu. Ya bu, akwukwọ nka nāgwa ayi n’ebe ọ di ọcha ihe imu ọzọ bu na otú esi amu madu ọzọ site na miri na Mọ Nsọ dika Akwukwọ Nsọ si disie ike. Miri ahu nēgosi baptism Jisus na Jọdan ma Akwukwọ Nsọ we si kwa na nmehie nile ayi ka atukwasiworo na Jisus mb͕e emere-Ya baptism site n’aka Jọn Baptist. Jọn bu onye nānọchi ndi madu dum na nkpuru Eron Onye-isi-nchu-àjà. Eron bikwasiri aka-ya abua n’isi ewu-ọpupu ahu we tukwasi kwa nmehie nile nke arọ ndi Israel na ya n’Ubọchi Nkpuchi-nmehie. Ọ bu onyinyo nke ezi ihe ahu nile gaje ibia. Baptism Jisus bu ihe-atù nke ibikwasi-aka-n’isi. Emere Jisus baptism n’udi ibikwasi-aka-n’isi na Jọdan. Ya mere Ọ bupuru nmehie nile nke uwa site na baptism-Ya ewe kpọgide-Ya n’obe ikwu ugwọ nmehie nile. Kama ndi-Kristian dikariri ọtutu amaghi ihe mere ejiri me Jisus baptism site n’aka Jọn Baptist na Jọdan. Baptism Jisus bu isi-okwu nke akwukwọ nka, bu kwa-ra otù akuku di nkpà n’Ozi ọma Miri na Mọ Nsọ. Apuru imu ayi ọzọ nání site n’ikwere na baptism Jisus ya na Obe-Ya.

More About Coles at Village Green Shopping Centre

Find everything in-store including new, used and children’s books, music, movies, games and toys. Visit Coles today to find the perfect gift, or a novel for yourself. COVID-19 UPDATE: Open | Regular Centre Hours

Find Coles at Village Green Shopping Centre in Vernon, BC

Visit Coles at Village Green Shopping Centre in Vernon, BC
Powered by Adeptmind